DOWNLOAD Nwachinemere By Joy Okeke [Mp3+Video & Lyrics]

  • Artist: Joy Okeke
  • Song Title: Nwachinemere
  • Genre: African Gospel
  • Released: 2022

Get this amazing brand new single, the Lyrics of the song and the official music-video titled God Is Good by a eminent and Blessed gospel singer & recording artist Joy Okeke

Download Nwachinemere By Joy Okeke. Sensational African Singer Joy Okeke releases His Song Title, Nwachinemere, download below. and don’t forget to drop your comment using the comment box below thanks. #gospelconnect

https://youtu.be/snVMTXgIocg

DOWNLOAD MP3

LYRICS

Intro
Praise the Lord!!!!!
Hallelujah!!!!

Abum Nwa Chinemere
Chim nemerem ihe dinma

Hallelujah (Amen)

Egwu ngala oooo
Egwu ngala ni’me Jesus

Verse
Abum nwachinemere
Chim nemerem ihe dinma(4x)

Chorus
Abum nwachinemere
Chim nemerem ihe dinma(4x)

Verse 2
Abum Nwachinemere
Chim nemerem ihe dinma

Abum Nwachinemere
Chim nemerem ihe dinma

Abum Nwachinemere
Chim nemerem ihe dinma (2x)

Chorus
Abum Nwachinemere
Chim nemerem ihe dinma (4x)

Verse 3
Nwachinemere !!!!!
Ihe m ji buru nwa Chinemere

Bu na chineke gozirim agozi, me num onye uwa oma

Na onodu obulam no n’elu uwa
Chinecherem echiche oma

Odighi ekwe ka ihere mem n’uwa
Maka n’am bu mkpuru Anya chukwu
Ihe b’anyeremu n’emetu ya na obi!!!!
Asigodi na mu agaghi ije
Adagburum onyinye onwu

Agaghim atu egwu, n’ihe ojuo obula
Maka chineke sitere n’afo nne m meem ihe m nga Abu

Chorus
Abum Nwachinemere
Chim nemerem ihe dinma (4x)

Verse 4
Onye obula nwere Jesus
Nwekwara ihe dinma oo

Onwekwara ihe kachasi mma

Jesus bu kwa udara mmicha oo
Obu mmiri n’enye ndu

Onye obula nwunru mmiri ya, akpiri agaghi akpo ya nku ooo

Ihe agaghi esiri ya Ike

Anyi bu nu nwa ogbugba ndu o

Anyi bu nu umu nke chukwu oo
Odighi ngwa agha obula

Ka mkpuru nke ga emegide anyi ooo

Abum Nwa Chineke

Chimara obim o
Chimara Nkpa mu oo
Abum Adaeze

From time to time
From day to day
From January to December

Chim na echerem oo
Onye uwa oma
(Ka akporom)

Onye uwa oma meee
(Ka akporom o )
(S’ite n’afo nne)

Onye uwa oma
(Ka akporom)

Onye uwa oma meee
(Ka akporom)

Onye uwa oma
(Ka akporom)
(S’ite n’afo nne)

Hallelujah

Chorus
Abum Nwachinemere
Chim nemerem ihe dinma (4x)

Abum Nwachinemere
Chim nemerem ihe dinma (4x)

Abum Nwachinemere
Chim nemerem ihe dinma

Outro

GospelConnect App on Playstore